Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria.

Chigo deziri ya n'igbo.

0 397

Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.

Onye isi ala Tinubu kwuru na iwebata ụgbọ ala eletrik bụ nnukwu nzọụkwụ maka ọdịnihu ga-adigide mmepe na ichekwa ma idozi gburugburu ebe obibi.

Onye isi ala Tinubu kọwara na atụmatụ atụmatụ a bụ iji belata nrịba ụkwụ carbon  na emweghi mmanụ ụgbọala n’akụkụ ndị ọzọ  na Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *