Take a fresh look at your lifestyle.

Maazị Chuks Akamadu:Omenala na njem nleghari anya so n’ihe na-emepe obodo.

chigo deziri ya n'igbo.

0 652

 

Maazị Chuks Akamadu, ọkachamara n’ihe gbasara njem nlegharị anya,akpọkuola ndị na-ahụ maka ya ka ha mmepe omenala na njem nlegharị anya, iji kwalite mmepe obodo . Akamadu nyere ndụmọdụ na Tọzdee na Ngosipụta Ọha nke Akwụkwọ akpọrọ ‘Harnessing Culture for Economic Growth’ na Abuja.
Dị ka ya si kwuo, akwụkwọ ahụ na-enye ntụzịaka bara uru maka otu esi etinye omenala na njem nlegharị anya dị ka ngwá ọrụ maka ma ụdị akụ na ụba dị iche iche, yana iwepụta ego n’ime  site n’aka gọọmentị steeti.
Ọkachamara njem nlegharị a anya gwara gọọmentị n’ọkwa niile na ndị na-ahụ maka njem nlegharị anya ka ha bụrụ ihe okike, iji mee ka akụ na ụba kee ihe nke ga-ewetara Naijiria  ezi ihe.
” Omenala na njem nleghari anya so n’ihe na-emepe obodo. Ihe  a kpatara United Arab Emirates bụ ebe ha nọ taa n’ihi na ha ghọtara echiche nke ‘omenala.

Maazị Chuks Akamadu: gwara ndị Naijiria, ndị aka ya na ndị ọchịchị na ọkwa niile ka ha meghee anya ha, nabata omenala maka uto akụ na ụba.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *