Take a fresh look at your lifestyle.

 Emume Kano Durbar bụ ọpụrụ iche—VP Osinbajo

0 678

Osote onyeisiala Naijiria bụ,Ọkanmụta. Yemi Osinbajo akọwala emume Kano Durbar dika ọpụrụ iche,nke ka nke ka ha si kee ekike nakwa eme ya bụ emume.

Ọkanmụta. Osinbajo kwara ndi ntaakụkọ nkea na Tuuzde dika ọgachara emme Durbar nke afọ a,bụ nke biri ọkụ gbe Emir nke Kano, Alhaji Aminu Ado Bayero batara n’obi inabata ndi bara emuma.

Emume Durbar were ọnọdụ na abali abụọ nke Eid-il-Fitri ,bụ nke eji eweta ebum ọnụ Ramadan n’isi njedebe.

Emumea puru iche maka na ana eji inyinya kariri puku asaa bụ nke akwadoro nke ọma soro emir dika ya onwe ya ga eji inyinya ezute mpaghara ọbụla dina Emirate.

Na emume Durbar nke afọ a, Ọkanmụta.Osinbajo yana Gọvanọ nke Steeti Kano bụ, Abdullahi Ganduje; onye British High Commissioner nye Naiijria bụ, Catriona Liang, onyue Minista nke Small Industries in the Central African Republic bụ, Mohammed Lawan, nakwa ọtụtụ ndi ọzọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *