Take a fresh look at your lifestyle.

Kọstọm nke Naijiria:nwụchiri ibu  dị iche iche nke iwu machibidoro ruru nde N924.

CHIGO DEZIRI YA N' IGBO

0 165

Ndị ọrụ na-ahụ maka kọstọm nke Naijiria, , nwụchiri ibu  dị iche iche nke iwu machibidoro ruru nde N924 n’etiti Ọgọstụ na Ọktoba, ka iwu ahụ kwuru.

Ọnụ na-ekwuchitere ha Mailafiya Magaji, kwuru na ọ nwụchiri akpa 17 nke nwere ngwugwu sativa 1,199 nke ruru kilogram 663.5.

Onyeisi ndị kọstọm na-ahụ maka iwu ahụ bụ Odaudu Salefu kwuru na ndị ọrụ ahụ nwụchirikwa capsules 66,000 nke tramadol 225mg na akpa 1,257 nke osikapa si mba ofesi, bụ nke akwụ ụgwọ ya bụ N50m.

Salefu kwukwara na iwu ahụ jidere 3,750 lita mmụọ moto adịchaghị n’oge ọrụ abụọ dị iche iche n’ọnwa Ọktoba.

“Ọ bụ ihe kwesịrị ịrịba ama na n’August 2023, iwu ahụ weghaara akpa 103 nwere ngwugwu 8,240 nke cannabis sativa nke e nyefere ozugbo n’aka National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA).

Ọnụ ahịa ihe ndi a anwuchikoro site n’August ruo Ọktọba ruru nde N924,” ka o kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *