Take a fresh look at your lifestyle.

 Nhọpụta ọhụrụ nke  onye isi ụlọ ọrụ ụlọ akụ mmeputa.

Site: Jennifer Ina

0 432

Nhọpụtala ọhụrụ nke  onye isi ụlọ ọrụ ụlọ akụ mmeputa.

Onye isi ala Naijiria bụ Bola Tinubu akwadola nhọpụta Dr. Olasupo Olusi ka ọ bụrụ onye isi nchịkwa  nke ụlọ ọrụ  ụlọ akụ  mmeputa (BOI) .

Dọkịnta Olasupo Olusi jerela ozi dị ka onye ọkachamara n’ihe gbasara akụ na ụba na mmepe akụ na ụba mba ụwa n’ime afọ iri abụọ gara aga.

N’agbata 2011 na 2015, Dr. Olusi jere ozi dị ka onye ndụmọdụ nyere Minista n’ahu maka ihe  gbasara akụ na ụba na ego .

Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Hull, United Kingdom, o nwetakwara nzere Mastas na Doktorati ya n’ihe gbasara aku na uba,nchekwa ego na mmepe na Mahadum Durham, United Kingdom, na 2005.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *