Take a fresh look at your lifestyle.

Nkà na ụzụ Blockchain ga-ebuli ọrụ gọọmentị, NITDA.

Na'ankwat Dariem

0 618

Nkà na ụzụ Blockchain ga-ebuli ọrụ gọọmentị, NITDA.

Onye isi ụlọ ọrụ National Information Technology Development Agency (NITDA) Kashifu Inuwa na-ekwu na nnabata nke teknụzụ Blockchain nke gọọmentị na-achị ga-enyere gọọmentị aka ịza ajụjụ na nghọta nye ụmụ amaala.

Inuwa na-ekwu okwu na nzuko ụbọchị abụọ na Blockchain technology na Abuja, Nigeria nke ndị Stakeholders na Blockchain Technology Association of Nigeria (SiBAN) haziri iji mepụta mmata na ịchọ iwu gọọmentị maka nnabata na iji teknụzụ na Nigeria.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *