Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe kpatara m jiri bugharịa ụlọ ọrụ m n’ama egwuregwu .

0 613

Ihe kpatara m jiri bugharịa ụlọ ọrụ m n’ama egwuregwu .

Mịnịsta na-ahụ maka mmepe egwuregwu, Sen. John Enoh, na Tọzdee kọwara ihe mere o ji bugharịa ụlọ ọrụ ya n’ama egwuregwu MKO Abiola dị n’Abuja.

O kwuru na ya chọrọ iji aka ya na-ahụ maka ihe na-eme na ebe egwuregwu ahu ma hụ na etinyere ihe n’ebe kwesịrị ekwesị.

“Emere m njem n’ama egwuregwu MKO Abiola dị n’Abuja ma kwusiri ike na kama inwe ụlọ ọrụ m na Secretariat, ụlọ ọrụ m dị ka minista mmepe egwuregwu ga-anọrịrị n’ọgbọ egwuregwu.

Ama egwuregwu MKO Abiola bụ ebe anyị nwere pasentị iri itoolu nke ngalaba egwuregwu.

“. Maka ebumnuche nke nhazi na idobe anya, ọ dị mkpa na ụlọ ọrụ m dị n’ámá egwuregwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *