Take a fresh look at your lifestyle.

Anyị achọghị ịma ndị ha bụ – Falcons

Chigo dere ya n'igbo.

0 607

Anyị achọghị ịma ndị ha bụ – Falcons

Onyeisi Super Falcons Onome Ebi nwere obi  siri  na ha ga-enwe mmeriike  na asọmpi Iko Mbaụwa nke ụmụnwaanyị na-aga n’ihu na Australia na New Zealand.

Obi, 40, bụ onye  egwuregwu kacha ochie na mbipụta nke afọ a, na-ekwusi ike na  ndi Africa nwere ike imeri akụkụ ọ bụla na asọmpi ahụ, tupu  Mọnde maka  isi njedeb na abia nso.

Ọ bụ ugboro anọ otu ụmụnwaanyị mba abụọ ga-agbakọ. Ha zutere na ọkwa otu nke mbipụta 1995 na Kastad, Sweden, na ndị Bekee ji 3-2 gbagbuo ndi  Africa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *