Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Steeti Ebonyi akwadola akpa fatịlaịza puku iri na atọ maka ndị ọrụ ugbo

Moses Nwite, Abakaliki dere ya na bekee.

0 304

Gọọmenti Steeti Ebonyi akwadola akpa fatịlaịza puku iri na atọ maka ndị ọrụ ugbo
Gọọmenti Ebonyi steeti akwadola ịzụrụ na ikesa ndị ọrụ ugbo na Steeti Ebonyi akpa fatịlaịza puku iri na atọ iji kwalite ihe ubi na steeti ahụ.
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasa ozi na steeti ahụ bụ Engr Jude Okpor kwuru nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ ihe si na nzukọ ikpeazụ nke steeti Executive Council EXCO mere na Abakaliki isi obodo steeti ahụ.
Engr Okpor kwuru na “Ndị isi ọchịchị nwetara akụkọ banyere mmalite mmepụta fatịlaịza sitere n’aka ụlọ ọrụ Ebonyi Steeti Fatịlaịza na Chemical dịka ntuziaka nke nzukọ Exco gara aga wee kwado nzụta na ikesa akpa fatịlaịza puku iri na atọ (13,000). nye ndị ọrụ ugbo nọ na steeti ahụ”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *