Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị kọmishọna 23 maka nyocha na Steeti Adamawa.

Nnenna Okoronkwo dere ya na bekee.

0 264

Ndị kọmishọna 23 maka nyocha na Steeti Adamawa.
Ụlọ omebe iwu na Steeti Adamawa anatala n’aka Gọvanọ ha bụ Ahmadu Fintiri aha ndị kọmishọna 23 ahọpụtara maka nyocha.
Onye na-ekwuchitere ọgbakọ ahụ, Maazị Bathiya Wesley, kwuru nke a ụbọchị Tọzdee na Yola.
Dị ka ya si kwuo, a ga-ekwupụta ụbọchị a ga-enyocha ndị kọmishọna-ahọpụtara.
Ndị a họpụtara ahọpụtara ka kọmishọna gụnyere: Wali Yakubu nke ọchịchị obodo Madagali; Dr John Dabari na Mary Augustina Vasumu (Michika); Usman Abdullahi (Mubi South); Tijjani Maksha (Maiha) na Dr Umar Pella (Hong).
Ndị ọzọ bụ: Prof. Fintiwa Jatau (Gombi); Abdullahi Prame (Egwu); Job Sama (Girei); Ibrahim Yayaji (Yola North); Bello Diram (Yola South); Chief Felix Tangwami na Iliya James (Demsa).
Ibrahim Haruna (Shelleng); Kallamu Mohammed (Mayo Belwa); Adamu Atiku na Aloysius Babadoke (Jada); Emmanuel Biridimso (Toungo); Oriakụ Nedo Geoffrey (Numan); Taịtọs Solomon (Lamurde); Anthony Birina (Guyuk); Mohammed Sadiq (Ganye) na Ayuba Tanko (Mubi North).

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *