Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere ndị Alakụba nọ na Naịjirịa na n’ụwa niile maka ịhụ afọ ọhụrụ Alakụba, 1445 AH.
Ọ kpọkuru ndị Naijiria niile ka ha gbanarị ụkpụrụ nke ndidi, ntachi obi na ikwesị ntụkwasị obi dịka onye amụma, Muhammad Peace be On him kuziri. Ọ kpọkukwara ụmụ amaala niile ka ha tachie obi n’ihe ịma aka dị ugbu a ma nwee olile anya na-emesi obi ike na aka niile dị n’elu iji mezuo nkwa ahụ.
Onye isi ala ahụ kpere ekpere ka afọ Hijri na-abịanụ ga-abụ nke udo na ọganihu.
Leave a Reply