Take a fresh look at your lifestyle.

Ịda ogbenye na-arị elu: Ụlọ ọrụ UN na-agba ume ịkwụsị ụgwọ.

Zainab Sa'id dere ya na bekee.

0 279

 

Ịda ogbenye na-arị elu: Ụlọ ọrụ UN na-agba ume ịkwụsị ụgwọ.

Otu United Nations Development Programme (UNDP) agbaala ndị minista gbasara ego mba ụwa ume ka ha nye mba ndị dara ogbenye ohere nkwụghachi ụgwọ.

Otu ndị minista na-ahụ maka ego 20 na-ezukọ na India n’izu na-abịa ga-atụle ịlụso ịda ogbenye ọgụ.

Achim Steiner, onye nchịkwa UNDP, na-ekwu na UNDP na-akpọ maka “nkwụsịtụ ụgwọ-igba obodo ndi ji ugwo  ma mara etu a ga-esi nyere ndi ogbenye aka.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *