Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe emume Easter pụtara nye ndi otu Kristi    

0 644

Ndi otu ụka Kristi n’uwa gba gburugburu kwenyere na ụbọchi Easter bụ ụbọchi emume ncheta mbilite n’ọnwụ nke Jesu Kristi.                                                     Nkea na abu ma ebucha ọnụ (lent),ibu ọnụ n’amailte na ụbọchi ash wenezde ruo ụbọchi good fride,ibu ọnụ na abu mpụrụ ụbọchi iri anọ (40).                    Emume Easter ka ana eme otu ugboro n’afọ ọbụla bụ,ndi okpukperechi ụka Kristi,obukwa oge egosi ihụn’anya nye ndi ndi ezin’ụlọ,ndi agbata obi nakwa ndi ọzọ.          

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *