Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti ga eziga ndi ọrụ nchekwa n’ụzọ ụgbọ oloko si portharcourt jee Maiduguri

0 591

Aga ezigakwu ọtụtụ ndi ọrụ nchekwa n’ụzọ ụgbọ oloko si Port Harcourt eje Maiduguri iji gbochie nsogbu ndi ntọri dika ọrụ n’aga na ebe ahụ.

Onye Minista ala Naijiria n’ahu maka okporo-uzo bu,Mazi Rotimi Amaechi mere ka amata nkea n’ụbọchi ụka na Port Harcourt dika ogara eleta etu ọrụ si aga n’ ụzọ a si Port Harcourt jee Maiduguri,ma meek a amata na oga eru Steeti Enugu n’ọnwa Septemba nke afọ 2022.

O kwuru na: “A nụrụm na ha malitere ọrụ abali atọ gara aga.Agbahire ọrụa n’afọ gara aga kama ọrụa anaghi aga etu okweriri maka enyighi ha ego ga ezu ọrụ.

“Ugbua, enyere ha ego ọrụ ga ebiri ọkụ,ebe ha gana ele anya ọzọ n’oge adighi anya.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *