Take a fresh look at your lifestyle.

O nweghị mgbe anyị jiri wedaa uru naịra ebe dọla nọ – Ụlọọrụ CBN

0 365

“Anyị chọrọ ka ọha mara na akụkọ gbasara iweda uru naịra ebe dọla nọ bụ nnukwute ụgha, dịịrị ụlọọrụ ndị ntaakụkọ bipụtara ya dịka nnukwu akụkọ. Ọ bụ nnukwu asị na ọ bụ ihe si n’ụlọọrụ Nigerian Foreign Exchange Market.  “Image caption: “Anyị chọrọ ka ọha mara na akụkọ gbasara iweda uru naịra ebe dọla nọ bụ nnukwute ụgha, dịịrị ụlọọrụ ndị ntaakụkọ bipụtara ya dịka nnukwu akụkọ. Ọ bụ nnukwu asị na ọ bụ ihe si n’ụlọọrụ Nigerian Foreign Exchange Market.”

Ụlọ ọba ego etiti ala Naijiria akporo CBN na aha ichafu adọọla ọha aka na ntị maka akụkọ ụlọọrụ Daily Trust dere n’abali mbu nke onwa Juunu, 2023, ebe ha sị na ụlọọrụ CBN ewedaala uru naịra ebe dọla nọ.

N’edemede ha bipụtara ha sị “Anyị chọrọ ka ọha mara na akụkọ gbasara iweda uru naịra ebe dọla nọ bụ nnukwute ụgha, dịịrị ụlọọrụ ndị ntaakụkọ bipụtara ya dịka nnukwu akụkọ. Ọ bụ nnukwu asị na ọ bụ ihe si n’ụlọọrụ Nigerian Foreign Exchange Market.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *