Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria kwadoro N2.4 ijeri maka mmepe egwuregwu .

Lekan Sowande, Abuja dere ya na bekee.

0 224

Naijiria kwadoro N2.4 ijeri  maka mmepe egwuregwu .

N’ịkwado ịkwalite ụlọ egwuregwu na Naijiria  yana ịkwalite arụmọrụ nke ndị na-eme egwuregwu  na Naijiria  maka ngosipụta podium kachasị elu, Federal Executive Council (FEC) akwadola nchikota N2.4bn maka iwu ụlọ ọgwụ ọhụrụ na National Sports Medicine and High. Performance Center dị na Moshood Abiola National Stadium, Abuja.

Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu na mmepe ndị ntorobịa, Maazị Sunday Dare kwupụtara nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu steeti na ngwụcha ọgbakọ Executive Council Federal kwa izu a na-enwe na Presidential Villa Abuja.

O kwuru na Mịnịstrị na-ahụ maka egwuregwu na mmepe ndị ntorobịa weputara naanị otu ndetu nke metụtara ọgwụ egwuregwu mba na ịrụ ụlọ ọrụ dị elu na ngwugwu B nke ama egwuregwu Moshood Abiola bụ nke e jiri amara tụlere wee kwado ya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *