Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ndu Naijiria ga anọkwu otu izụka na London

0 313

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga-anọkwu na, United Kingdom,otu izuka site na ntuzi aka onye dibia oyibo ya,bụ onye na eleta ya.

Onye dibia oyibo a chọrọ ileba onyeisiala anya na ime abali ise dika ọmaliteworo ka ọdi ugbua.

Prezidenti Buhari sonyere ndi ndu mba uwa oza na emume ichi eze nke King Charles lll n’abali isii nke onwa Mee, 2023.

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *