Take a fresh look at your lifestyle.

Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga – ọkachamara n’ihe banyere nri.

Stephanie Simon dere ya na bekee.

0 322

Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga – ọkachamara n’ihe banyere nri.

Otu ọkachamara n’ihe gbasara nri, Oriakụ Uju Onuorah, kwuru na ụmụ ọhụrụ a na-enye ara  agaghi enwe  ọrịa shuga nke mbụ, ọrịa obi na oke ibu n’oge ndụ ha.

Onuorah kwuru nke a na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ na-akpa n’ụbọchị ụka n’Abuja. Dị ka ya si kwuo, e wezụga eziokwu ahụ bụ na maka ụmụ amụrụ ọhụrụ, mmiri ara ara bụ nri kachasị , inye nwa ara na-abara nwa uru nke ukwu.

O kwukwara na inye nwa ara  na- emegide ọrịa na nsogbu ụfọdụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *