Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị ọrụ ụgbọ elu ga-emechi ngalaba n’ime ịdọ aka ná ntị ụbọchị abụọ maka ịgba abụba ọrụ.

Punch/Hauwa Abu dere ya na bekee.

0 315

Ndị ọrụ ụgbọ elu ga-emechi ngalaba n’ime ịdọ aka ná ntị ụbọchị abụọ maka ịgba abụba ọrụ.
Punch/Hauwa Abu.
Ndị otu ndị ọrụ ụgbọ elu na-eyi egwu ịwepụ ọrụ ha n’ihi ọjụjụ gọọmentị etiti jụrụ ịhapụ ọnọdụ ọrụ nyochara nke e kwurịtara n’afọ asaa gara aga.
Mkpesa ndị ọzọ gụnyere itinyeghị n’ọrụ mmezigharị ụgwọ ọnwa opekempe nke mba dị na ya na ụgwọ maka ndị ọrụ na-ahụ maka ihu igwe na Naịjirịa kemgbe afọ 2019.
Otu ahụ jụkwara atụmatụ ịkwatu ụlọ ndị na-ahụ maka ụgbọ elu na Legọs iji meghee ụzọ maka ọrụ obodo ọdụ ụgbọ elu nke Mịnịsta na-ahụ maka ụgbọ elu, Hadi Sirika bidoro.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *