Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị omebe iwu Naijiria nyere ndị dọkịta iwu ime obodo afọ ise

Gloria Essien, Abuja

0 449

Ndị omebe iwu Naijiria nyere ndị dọkịta iwu ime obodo afọ ise

Iwu iji gbochie ndị na-ahụ maka ahụike ma ọ bụ ndị na-ahụ maka eze na Naijiria zụrụ akwụkwọ ikike zuru oke ruo mgbe ha rụchara ọrụ opekempe afọ ise na mba ahụ tupu ha a gaa mba ọzọ.

Onye na-akwado iwu a Maazi Ganiyu Johnson, na-ekwu na ọ na-achọ ileba anya na ọnụ ọgụgụ na-arịwanye elu nke ndị dọkịta ahụike na-ahapụ Nigeria maka ichuta ego ga-ezuru ha, na ime ka ọrụ ahụike dị mma na Naijiria.

Onye omebe iwu ahụ kwuru na ọ bụ ihe ziri ezi maka ndị na-ahụ maka ahụike, bụ ndị na-enwe mmasị na enyemaka ndị na-atụ ụtụ isi na ọzụzụ ha, inyeghachi ọha mmadụ site n’ịrụ ọrụ maka afọ ole na ole na  ala atupu ha ebupụ nkà ha na mba ọzọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *