Ndị EFCC na ndị nchekwa ndị ọzọ wuchiri Agulu, Steeti Anambra ebe a na-atụ vootu Akụkọ na ewuewuIsiokwuNaijiria By CHIDI IGWE On Feb 25, 2023 0 289 Share Otu ndị ọrụ nchekwa dị iche iche gụnyere ụlọọrụ EFCC wuchiri ebe a na-atụ vootu n’Agulu dị n’Anambra Steeti. Ndị a bịara ịma etu ntuliaka si aga nakwa ma o nwere ndị nwereike ikesa ego n’ọgbọ ntuliaka bụ nke megidere iwu Naịjirịa ANAMBRAefccndi nchekwa 0 289 Share FacebookTwitterGoogle+ReddItWhatsAppPinterestEmail
Leave a Reply