Take a fresh look at your lifestyle.

 E nwere Otu nyere  ndị ide mmiri kpara mkpa mkpa na bee ha ego  na steeti Anambra .

Chinwe Onuigbo, Awka.

0 785

E nwere Otu nyere  ndị ide mmiri kpara mkpa mkpa na bee ha ego  na steeti Anambra .

Gọvanọ Chukwuma Soludo enwetala nde naira abụọ naịra abụọ sitere n’aka Anambra State Association of Town Union (ASATU) iji kwado ndị nsogbu ide mmiri metụtara na steeti ahụ.

Ka ọ na-anata akwụkwọ ego ahụ n’ụlọ gọọmentị Awka, Gọvanọ Soludo kelere ASATU maka obiọma ahụ. O mere ka ọ pụta ìhè na ASATU bụ ntọala steeti ahụ n’ihi na Anambra bụ otu obodo na mpaghara ọchịchị 21 niile.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *