Take a fresh look at your lifestyle.

OMENALA NA EWUMEWU IGBO:ỌRỤ NDIICHIE.

Chigo dere ya.

0 605

OMENALA NA EWUMEWU IGBO:ỌRỤ NDI ICHIE.

1)Ha na-anụrụ ndi dị ndu ọgụ.

2)Ha n’ahụ maka ọ dị mma ha.

3)Ha nọọ n’etiti Chukwu na ndi nọọ n’ụwa.

4)Ha na-eweta ọmụmụ n’ezi na ụlọ.

5)Ndiichie  na Ala n’ahụ na mmadụ na-ebi ndu nke oma.

ỤZỌ ESI AMATA UCHE NDIICHIE

1)Site na nrọ.

2)Site n’ọhụ.

3)Site n’aka dibia afa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *