Take a fresh look at your lifestyle.

OMENALA NA EWUMEWU IGBO:Mmekorita di n’etiti ndiichie na ndi nọọ  ndu.

Chigo dere ya.

0 595

OMENALA NA EWUMEWU IGBO:Mmekorita di n’etiti ndiichie na ndi nọọ  ndu.

Igbo kwenyere na mmeko a nke ukwu.Ha adịghị achọ imejọ ndiichie ma ncha.

Lee ụzọ IGBO siri enwe mmekọ ha na ndiichie.

1)Ndi igbo na-akpoku ha mgbe ha na-agọ ọji.

2)Ha na-akpoku ha mgbe ha na-atụ mmanya.

3)Ha na-akpoku ha mgbe ha na-amalite ofufe.

4)Ndi okenye Igbo na-ebu uzo kpọọ  ha ka ha bia rie ihe tupu ha eriwe.

5)Ndi igbo na-akpoku ha ka buru ụzọ rie ji bụ ya bụ isi nri ndi igbo,tupu ha eriwe. Maka ya ka eji eme mmemme ahiajioku ma ọ bụ oriri ji ọhụrụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *