Take a fresh look at your lifestyle.

Oke mmiri ozuzo chụpụrụ ọtụtụ  narị na New Zealand.

Zainab Sai’d dere ya na bekee.

0 540

Oke mmiri ozuzo chụpụrụ ọtụtụ  narị na New Zealand.

Oke mmiri ozuzo amanyela ọtụtụ narị mmadụ isi n’ụlọ ha na New Zealand ka osimiri tofere n’ikpere mmiri ha .

Achụpụla ihe karịrị ụlọ 400 ma kwuo na ụfọdụ enweghị ebe obibi na Nelson n’akụkụ oke osimiri nke South Island ebe mkpa mkpa a kpara.

“Mbibi ahụ m hụrụ na Nelson bụ ihe na-agbawa obi ma echere m na mgbake anyi tere aka,” Alec Louverdis, onye njikwa otu maka Nelson Tasman Civil Defence, gwara ndị nta akụkọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *