Take a fresh look at your lifestyle.

CAF ehighariela asọmpi ntozuoke AFCON

0 849

Otu Confederation of African Football (CAF)kwuru n’ụbọchi ụka na ehighariela asọmpi ntozuoke iko mba Afrika (Africa Cup of Nations (AFCON)bụ nke ekwesiri igba n’ọnwa Septemba,iji nye ohere maka mba Afrika ndi tozuru oke iso zọọ iko mba uwa nke akpọrọ (Qatar 2022 FIFA World Cup)n’ọnwa Novenma iji kwado nke ọma.

Mba Senegal, Cameroon, Ghana, Morocco nakwa Tunisia bụ ndi ga anọchite anya ndi Afrika n’asompi iko mba uwa.

Consequently, the September 2022 AFCON match-day 3 and match-day 4 qualifiers have been moved to 20th – 28th Match , 2023. Match-day 5 will now be on 12 – 20th June, 2023. Match-day 6 will be played on 4th – 12th September, 2023.

Egwuriegwu Africa Cup of Nations nke ikpeazu ga adi na Cote d’Ivoire bụzi na ọnwa Juun nke afo 2023 ruo n’onwa Jenuwari 2024.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *