Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari etoola onyeisioche APC na mmemme ncheta ọmụmụ ya

0 445

Onyeisiakla bụ Muhammadu Buhari esorola onyeisioche otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress (APC) bụ, Abdullahi Adamu,ṅụria dika ọgbara afọ iri asaa na isii,bu nke dabara n’abali iri abuo na ato nke onwa Juuli. Onyeisila sonyere ndi National Executive Committee, National Working Committee nakwa ndi otu ndọrọndọrọ ha kwanyere onye ndu a ukwu.

 

Prezidenti Buhari rụtụrụ aka na mbọ nwamadia jibu ọkwa dika Gọvanọ nke Steeti Nasarawa gbara na ọchichi onyekwucheya n’ala anyi,Dika omalitere site na inochite anya ndi mpaghara n’ụlọ omiwu na afọ 1977,bụ mgbe emere 1979 constitution nakwa onye otu Constitutional Conference,nke afọ 1994.

Onyeisiala kpere ekpere ka Chineke gozie ya na ezi ahụike na ike dika  Sarkin Yakin Keffi nakwa Aare Obateru nke  Ife.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *