Take a fresh look at your lifestyle.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 544

Ọ dịghị mkpa ka ndị ọrụ na-esonyere ASUU igba abụba oru– Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi

 

Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na omenaala Naịjirịa bụ Lai Mohammed kwuru na ọ dịghị mkpa ka otu ndị ọrụ sonye na ndị nkuzi mahadum na-agba abuba.

 

Minista nke kwuru nke a na Wednesde,.

Dị ka ya si kwuo, Nigeria Labour Congress (NLC) abụghị otu ndọrọndọrọ ọchịchị, ha na gọọmenti adịghịkwa arụrịta ụka.

 

“Echere m na anyị kwesịkwara ịmalite ịjụ ajụjụ ihe ọrụ na-eme. NLC abụghị otu ndọrọndọrọ ọchịchị. Ndị NLC nwere ike ịmalite iku ume ma ọ bụ ngagharị iwe ma ọ bụrụ na ikike ndị NLC metụtara.

“Enweghị esemokwu ọ bụla n’etiti NLC dị ka otu na gọọmenti etiti.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *