Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike  maka abụba ọrụ nke  ASUU.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 658

 

Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike maka  abụba ọrụ nke  ASUU.

Onyeisiala Buhari abanyela n’ ikwusi okwu ike maka  abụba ọrụ nke  ASUU.Ọ zutere ụfọdụ ndị Mịnịsta na ndị isi ụlọ ọrụ ọ metụtara n’ụlọọrụ ya n’ụbọchị Tuzdee, ka ha leba anya n’ụzọ ha ga-esi dozie ya bụ ihe nke nogoro ogologo oge.

N’oge nzụkọ ahụ, onyeisiala Buhari nyere ndị ọrụ gọọmentị o metụtara aka ka a mara etu a ga-esi emechi  esemokwu dị n’etiti ndi nkuzi mahadum na gọọmentị . Ndị bịara nzukọ ahụ bụ odeakwụkwọ Gọọmenti Federation Boss Mustapha, Minista Mmụta, Adamu Adamu, ego, mmefu ego na atụmatụ mba, Zainab Ahmed,   ọrụ na ọrụ Dr Chris Ngige, Communications and Digital Economy, Isa Pantami. Onye isi ọrụ nke Federation, Dr. Folashade Yemi-Esan, yana onyeisi oche nke

National Salary Income and Wages Commission, Ekpo Nta na Director-General Budget Office, Ben Akabueze.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *