Take a fresh look at your lifestyle.

Etu ndị ‘delegate’ si tụọ vootu gụnyere:

0 471

Ka ọ dị ugbua, e burula akpati e ji tụọ vootu gawa ebe a ga-anọ gụkọọ vootu.

  • Mmadụ iri asato na otu si Imo steeti tụrụ vootu
  • Mmadụ iri ise na otu si Yobe steeti tụrụ vootu
  • Enugwu, mmadụ iri ise na otu tụrụ vootu
  • Ekiti, mmadụ iri ano na asato
  • Edo, mmadụ iri ise na abuo
  • Taraba, mmadụ iri ano na isii
  • Rivas steeti, mmadụ iri isii na itolu
  • Borno steeti, mmadụ iri asato na otu
  • Ondo steeti, mmadụ iri ise na otu
  • Krọs Riva, mmadụ iri ise na ano
  • Ọshụn steeti, mmadụ iri itolu wdgz

Ndị ‘Delegates’ APC ka na-atụ vootu na ntuliaka ime ụlọ pati ha

A ka na-atụ vootu n’ama egwuregwu Eagles Square, Abuja (4:59 am)

Elekere ise nke isi ụtụtụ Wenezde na-akụ dịka ntuliaka ime ụlọ otu pati APC ka na-aga n’ihu.

Ndị nnọchịteanya ‘delegates’ si Niger steeti, Borno steeti, Cross Riva steeti na Ondo steeti na-ebinye aka ugbua dịka ha na-atụ vootu ha.

Ndị mmadụ ka gbakọ n’ama egwuregwu nke Eagles square dịka a na-eche ka steeti niile tụchaa vootu ha tupu ngụkọ amalite.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *