Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari gara nzukọ ndi ECOWAS n’mba Ghana

0 886

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari gara nzukọ pụrụ iche nke ndi isiala mba ndi soo n’otu ECOWAS na Accra isi obodo Ghana.

Na oge nzukọ a,ndi nnu mba West Afrika a ga eleba anya ọchichi mba Mali nakwa mba ndi ọzọ na mpaghara ahu.

Aga eji ohere a leba anya n’mbọ ndi agha mba Mali iji weghachi ọchcichi n’aka ndi nkiti,bụ ọchichi onyekwuche ya.

Ha ga elerukwa anya n’ọnọdu mba Republic nke Burkina Faso nke mba Guinea.

Prezidenti Buhari ka ndi so ya mee njem a gunyere onye Minista n’ahụ maka ihe n’eme na mba ndi ọzọ bụ, Geoffrey Onyeama,onye National Security Adviser bụ, retired Major General Babagana Monguno na Direckto-General, National Intelligence Agency bụ, Ahmed Rufa’i Abubakar.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *