Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi Gọvanọ APC mechiri ọnụ ka hana Prezidenti Buhari nwechara nzukọ

0 613

Nzuko dina etiti onyeisilala na ndi Govano  All Progressives Congress APC abiala n’isi njedebe.

Ndi bara ogbako a gunyere onyaisi oche otu ndorondoro APC bu, Abdullahi Adamu, ode akwukwo goomenti etiti bu, Boss Mustapha na onye Chief of Staff nye onysisiala bu, Prof. Ibrahim Gambari.

Ndi Govano nile bun di out APC,nani govano nke Steeti Kaduna bu, Nasir El-Rufai, bu onye osote ya bu, Hadiza Sabuwa Balarabe nochiri  anya ya.

Ebe Govano nke Steeti Imo bu, Hope Uzodinma,nke Ogun, Dapo Abiodun na Kano bu, Abdullahi Ganduje, ka ahuru ka ha na akpa nkata ha ode akwukwo goomenti etiti bu, Boss Mustapha, dika emechara nzuko a.

Cheta na otu APC highariri ntuliaka imeulo ha ka oburuzia abali isii ruo n’abli asato nke onwa Juun, nkea gbakwasiri ukwu na Independent National Electoral Commission (INEC) ehighariela inye aha bu ndi out ndorondoro ka okwusi n’abali itolu nke onwa Juun afo 2022.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *