Take a fresh look at your lifestyle.

Iwu ntuli aka 2022: Ụlọikpe Kasị Elu echekwabara ikpe.

0 566


Ụlọikpe Kasị Elu nke Naịjiria edoberela ikpe a na-arụrịta ụka na ngalaba 84 (12) nke iwu ntuli aka 2022, ka ndị otu niile nabatachara adreesị ikpeazụ ha.

Na ikpe a maliteghachiri na Tọzdee, ọkaikpe Muhammad Dattijo, onye duru ndị ọka ikpe asaa kwuru na a ga-agwa ndị otu metụtara ụbọchị ikpe a.

Onye isi ala Muhammadu Buhari na Attorney General of the Federation, AGF, Abubakar Malami gbara akwụkwọ mkpesa na-achọ nkọwa nke ngalaba 84 (12) nke iwu ntuli aka 2022.

A gbara akwụkwọ ikpe ahụ na Eprel 29, 2022 na Onye isi ala na AGF dị ka ndị gbara akwụkwọ a, ebe Mgbakọ Mba dị ka naanị onye na-ekpechite ọnụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *