Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari akpọlitela Gọvanọ Sule dika onye otu presidential council n’akụlụba ọlaraọhụrụ

0 347

Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari akpolitela Gocvano nke Steeti  Nasarawa,  Abdullahi Sule,dika onye otu Presidential Council on Digital Economy and E-governance n’olu bekee.

Nkea di akwụkwọ ozi nke onye Chief Press Secretary nye Gọvanọ bụ, Ibrahim Addra nyere ndi ntaakụkọ.

O kwuru na akwukwo ozi bụ onye minista nke Communications and Digital Economy bu, Professor Isa Ali Ibrahim Pantami binyere aka na ya.

Okanmuta Pantami, kwuru na iguzobe otu presidential council di oke mkpa mak itinye National Digital Economy Policy (NDEPS) nakwa Nigerian E-governance Master Plan (NEGMP)n’aha ichafu n’ọrụ.

Addra gara n’ihu kwuo na Gọvanọ Sule na ndi otu council a ka Prezidenti Buhari,bụ onyeisi council a, ga eguzobe mgbe na adighi anya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *