Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari jere Kano,ikasi ọdachi meturu obi

0 494

Onyeisila Naijiria bụ,Mohammadu Buhari akasiela ezin’ụlọ mmadu itolu bụ ndi nwụrụ mgbe igwe gas cylinder gbawara na Sabon Gari nke obodo Kano.

 Prezidenti Buhari kasiri ezin’ulo ndia bun di gbakoro na ogige onyeze  Emir nke Kano ,nke so na emume ubochi ndi agha elu (Nigeria Airforce Day celebration 2022),bu nke were onodsu n’Steeti Kano mpaghara north Western Naijiria.

O kwuru na ojere Kano maka emume Nigeria Airforce Day “ma hụkwa mkpa ọdi ije kasie ezin’ụlọ ndia ọdachi meturu.”

Ma kpe ekpere ka chineke nara mkpụrụ obi ndia nwụrụ anwụ ma nye ezin’ụlọ ha obi inagide ọnwụ ha.

Aka n’achi Steeti Kano bụ,Umar Ganduge kwuru na gọọmenti gbara mbọ ozugbo ha natara ozi gbasara ọdachie a,ma kwuo na aga achọrọ ezin’ụlọ ndia ihe itiaka na obi makwa ndi akụlụba ha gbara ọkụ.

Onyeze Emir nke Kano, Aminu  Bayero kelere onyeisiala maka ibia kasie ezin’ulo ndia obi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *