Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọọrụ NECO ewepụtala mpụtara ule nke afọ 2025

0 80

Ụlọọrụ na-ahụ maka nhazi ule ‘National Examinations Council (Neco) na Naịjirịa kwuru na ha ewepụtala mpụtara ule nke afọ 2025 maka ndị na-abụghị ụmụakwụkwọ si n’ụlọakwụkwọ ọbụla.

Onyeisi ụlọọrụ NECO bụ Danlami Wushishi onye kpọpụtara mpụtara ule ahụ kọwara na mmadụ 96,979 binyere aka na mpụtara ụle ahụ nke gunyere ụmụnwoke 51,823 na ụmụnwannyi 45, 156.

Dịka o si kwuo, n’ọnụọgụgụ mmadụ 96,979 tinyere aha ha n’ide ụle ahụ, ọ bụ mmadụ 95,160 bụ ndị mechara dee ule.

Ọ gara n’ihu kwuo na pasenti 71.63 n’ime ndị mechara dee ule ahụ nwetara kredit ise ma karịa n’ihe ọmụmụ ha deere nke gunyere English na Mathematics.

Wushishi sị na ndị mmejọrọ n’ule ahụ ruru mmadụ puku iri itoolu na iri na isii.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *