Take a fresh look at your lifestyle.

Popu Francis anwụọla n’afọ iri asato na asato – Vatican kwuru

0 74

Onyeisi ụka Katọliki n’ụwa niile bụ Popu Francis anwụọla n’afọ iri asatọ na asatọ (88) dịka Vatịkan siri kwuo.

Vatịkan kwuru na ọ nwụrụ n’ụlọ ya dị na Casa Santa Marta nke Vatịkan.

Kadịnal Farrell kwuru: “O jiri ndụ ya niile ijere Chukwu na Nzukọ-nsọ ​​ya ozi.

Ọnwụ ya na-abịa otu ụbọchị ka ọ pụtara n’ogigi St Peter Square ịgwa ọtụtụ puku ndị na-efe ofufe Ista ọma.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *