Cheta ihe Whatsapp kwuru na ha ga-akwụsị ekwenti ochie dị icheiche maka mgbanwe ọhụrụ ha na-eme.
Ụlọọrụ Whatsapp ekwuola na bido n’abali ise nke ọnwa Mee 2025 na ha agaghị arụ ọrụ ọzọ n’ekwentị di icheiche.
N’ozi ahụ Whatsapp wepụtara ka ha nọ kwuputa udiri “OS” na iOS ha ga-akwado.
Dịka Whatsapp si kwuo, ọ bu naanị ekwenti Android OS ha bidoro na “5.0” gbagoo ka ha ga-akwado.
Ọzọ bụ kọmputa, ekwenti na ipad iOS 12 nwere gbagoo ga na-eme Whatsapp.
BBC IGBO
Leave a Reply