Take a fresh look at your lifestyle.

Ime ka ọgụgụ isi dijitalụ dị na mahadum Naijiria: NITDA, NUC na-emekọ ọnụ iji mee nke a.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 65

Ime ka ọgụgụ isi dijitalụ dị na mahadum Naijiria: NITDA, NUC na-emekọ ọnụ iji mee nke a.

(NITDA) National Information Technology Development Agency na bekee  tinyekwara(NUC) National Universities Commission na bekee  na-emekọ ọnụ iji mee nke a.

Ha kwuru na nke a ga-enyere umuakwukwo aka inwe nka na ogugu isi ha ga-eji banye oru di iche iche ma o bu malite oru nke ha.Ha kwukwara n’ihe niile di n’uwa na-agazi naani dijitalu ugbu a.

Ha kwukwara na ụmụ akwụkwọ nwere nka dijitalụ dị oke mkpa  ka akwado ha maka ọrụ, ịzụ ahịa, na asọmpi zuru ụwa ọnụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *