Take a fresh look at your lifestyle.

E nwere ọtụtụ ihe na-ebute adịghị anụ ihe.

Chigo dere ya.

0 73

E nwere ọtụtụ ihe na-ebute adịghị anụ ihe.

Ntị nwereike imebi n’ime afọ mgbe e bu onye ahụ n’afọ.

Ọ sị na ọgwụ nne nwa ahụ nụrụ mgbe ebu nwata n’afọ.

Ọria  na-acha  anya edoedo nke ndị ọcha kpọrọ “Juandice” ga-akpata nke a.

Ọ sị na ọtụtụ ọrịa ndị ọzọ nwereike ime nwa e bu n’afọ ahara ịnụ ntị mgbe a mụpụtara ya.

Mmadụ ị nọ ebe nnukwụ mkpọtụ di nwereike imebi ntị onye ahụ.

Nnukwu mkpọtụ nwereike imebị mmadụ ntị mee ka ọ hara ịnụ ihe”.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *