Take a fresh look at your lifestyle.

Ịran ka nwere ike ọgụ – Amerịka

0 98

Ndi ọchịchị mba Amerịka sị na Ịran ka nwere ngwaagha nakwa ikike ha ji aga n’ihu na mwakpo ha na-eme.

Onye isi nchekwa bụ Ọchịagha Dan Caine, kwuru nke a oge ọ na-aza ajụjụ ndị ntaakukọ n’ọgbakọ Odeakwukwọ Nchekwa bụ Pete Hegseth hiwere.

A jụrụ ya ma ndịagha a ka nwere ike ime mwakpo, ọkachasị n’akụrụngwa mmanụ na mpaghara Gulf, n’agbanyeghị agha malitere kemgbe izuụka atọ.

Mana Caine zara si, “Ịran ji ọtụtụ ngwaagha bido ọgụ a. Ọ bụ ihe mere Amerịka ji were ikike ha niile na-alụ ọgụ a.”O kwukwara na ndị United States ga-aga n’ihu “na-achụ ma na-egbukwa ha,” mana ọ gbakwunyere na “Ịran ka nwere ikike ilu agha.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *