Take a fresh look at your lifestyle.

E nwetala ọgwụ mgbochi Gonorrhea mbụ n’ụwa

0 82

England ga-ab mba mbụ n’ụwa a ga-amalite ịgba ọnwụ mgbọchị ọrịa gonorịa bụ ọgwụ a na-enweta site na mmekọrịta nwoke maọbụ nwaanyị.

Mana ọgwụ abghị maka onye ọbụla dịka a ga-agbado anya na ndị na edina ụdị ha nakwa ụmụnwoke na-edina ma nwoke, ma nwaanyị bụ ndị ha naọ ọtụtụ mmadụ dịnalara maọbụ ndị nwere ọrịa a na-ebute site na mmekọrịta.

Mmalịte ọgbụgba ọgwụ a sị ji 30-30 pasent dị ire ga-amalite dịka nkesa ọrịa gọnọrịa na-arị elu n’ Ingland.

N’afọ 2023, e nwere mmadụ 85 butere ọrịa gonoria, nke bụ ọnụọgụgụ kachasị na ndị butere ọrịa ahụ kemgbe afọ 1918.

Gonorịa bụ ọrịa anaghị egosi onwe ya mgbe abụala mgbe mana oge ụfọdụ ọ na-eji ahụ ụfụ, ọzịza ahụ nwoke maọbu ahụ nwaanyị , mmiri ahụ na-acha etu o kwesịghị na amụtaghị nwa, abịa.

Na mba Briten, ndị ọrịa gonorịa kachasị metụta bụ ndị dị agbata afọ 16 rue afọ 25, ụmụnwoke maọbụ ụmụnwaanyị na-edina ibe ha amọbụ ndị na-edina ma nwoke, ma nwaanị nakwa ndị isiojii na ndị si mba mmiri Karibian.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *