Take a fresh look at your lifestyle.

Goolu 3 asatara naani 1 ka Tottenham jiri  merie Bodo/Glimt

Chigo deziri ya n'Igbo

0 32

Goolu 3 asatara naani 1 ka Tottenham jiri  merie Bodo/Glimt

Norway’s Bodo / Glimt na-ahapụ ha n’ihu egwuregwu ikpeazụ nke Europa League na Thursday maka nke a.

N’ime nkeji mbụ goolu isi Brennan Johnson  nyere meghere ụzọ maka ndị  Ange Postecoglou’s   ebe James Maddison jiri amamihe mee nke ọma okma nyekwa goolu  na nkeji 34 .

Bodo/Glimt, klọb mbụ Norwegian nke ruru ọkara ikpeazụ nke egwuregwu  Europe,ka  nwee olile anya maka ụkwụ nke abụọ nke izu na-abịa n’ọgbọ ọgbara ọhụrụ ha n’ime Arctic Circle.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *