Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi na-enye atụmatụ ezinụlọ maka ụmụ ole ha ga-amụ gara Ayepe.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 30

Ndi na-enye atụmatụ ezinụlọ maka ụmụ ole ha ga-amụ gara Ayepena.

 

Ha gwara ha na ha nwere ike ime nke a site n’ịkwado onwe ha ihe ọmụma zuru oke gbasara nhazi ezinụlọ, ohere ụmụaka, ahụike ọmụmụ.

Adesina kpughekwara na ime nke a ga-enye   aka gbochie ọrịa ndị nne na-anwụ anwụ, bụ nke a na-agbasa na Naịjirịa.

Ọ gwara ndị nwoke ka ha na-akwado nwunye ha n’ịgbalite usoro nhazi ezinaụlọ, na-ekwusi ike na nhazi ezinaụlọ adịghị eme ka ụmụ nwanyị na-akwa iko, dịka a na-ekwukarị, kama ọ na-echekwa ọdịmma ha na ahụike ọmụmụ ha.

“Anyị na-agwa ndị nwoke anyị ka ha kwado ụmụ nwanyị anyị n’ịkwado atụmatụ ezinaụlọ.

“Anyị na-akụziri ụmụ nwoke na atụmatụ ezinụlọ bụ naanị iji hụ na e nwere udo, nghọta, na imekọ ihe ọnụ n’etiti di na nwunye gbasara ọdịmma ezinụlọ.

“Atụmatụ ezinụlọ na-enye ohere maka udo n’ime ụlọ, ọ bụghịkwa ikike maka ụmụ nwanyị ịkwa iko.”

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *