Mahadum Nnamdi Azikiwe:Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu wepụtara ọrụ isii arụchara.
Chigo deziri ya n'Igbo.
Na mahadum Nnamdi Azikiwe n’Awka, steeti Anambra ka onye isi ala Bola Ahmed Tinubu wepụtara ọrụ isii arụchara.na nso nso a .
N’oge mmemme mgbakọ nke iri na itoolu nke ụlọ ọrụ ahụE kpughere ọrụ ndị a .
Ọrụ ndị a gụnyere :
Ngalaba ebe nke Soshal Sayensi.
Ebe obibi ụmụ akwụkwọ.
Mgbidi aja .
Ebe a na-eleba anya maka ahu ike d.g.z
N’oge emume a,ịkpụ rịbọn, ikpughe akara ngosi ọrụ, na nnọkọ foto otu.
Onye isi ala Tinubu, nke onye bụbu osote onyeisi ụlọ ọrụ UNIZIK nọchitere anya ya na osote onye isi oche nke Mahadum Sayensị na Nkà na Ụzụ nke Afrịka ugbu a, bụ Prọfesọ Joseph Ikechebelu, toro nchịkwa nke onye na-ahụ maka osote onyeisi oche, Prọfesọ Joseph Ikechebelu maka ọhụụ ya n’ịkwalite nkuzi na nyocha na ụlọ ọrụ ahụ.
Ọ kpọkuru ndị ọrụ na ụmụ akwụkwọ ka ha kwado ọchịchị dị ugbu a n’ọchịchọ ọ na-achọ ibuga ụlọ ọrụ ahụ n’ọkwa dị elu.
Leave a Reply