Take a fresh look at your lifestyle.

OnyeisialaBola Tinubu na-eme ka obodo di mma:Nwunye onyeisiala kwuru.

Timoty Choji dere ya na bekee.

0 57

Onyeisiala Bola Tinubu na-eme ka obodo di mma:Nwunye onyeisiala kwuru.Onyeisiala na-eme ihe niile o nwere ike ime iji meziwanye obodo na ime ka ndụ dị mma maka ụmụ amaala.

Ọ na-ekwu okwu n’oge nkwuwa ọnụ (Iftar) ya na ụmụnwaanyị mbụ nke Naịjirịa, ndị omeiwu mba nwaanyị, na ndị nwunye ndị omeiwu mba, tinyere ndị ọzọ.

Nwunye onyeisiala dụrụ ụmụ amaala ọdụ ka ha were otu onye n’otu oge  ma nye aka ka ihe isi ike dajuo.

O kwukwara na Ramadan na Lent dabara n’afọ a,  bụ ihe Chineke doziri tupu oge eruo.

O kwuru, sị: ” Oge a  ka  a na-atụgharị uche nke ọma maka ụmụnna anyị ndị Alakụba na ọbụna ụmụnna nwoke na ụmụnna nwanyị Ndị Kraịst, ha na-enwe Lent.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *