Take a fresh look at your lifestyle.

N’ụlọomeiwu ukwu Iwu na-achọ ịkwụsị ndị gafegoro afọ iri isii ịzọ ọkwa onyeisiala na nke Gọvanọ na Naịjirịa agafeela maka agụ nke abụọ.

Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 59

N’ụlọomeiwu ukwu Iwu na-achọ ịkwụsị ndị gafegoro afọ iri isii ịzọ ọkwa onyeisiala na nke Gọvanọ na Naịjirịa agafeela maka agụ nke abụọ.

Maazị Ikeagwuonu Ugochinyere kwadoro ya

“Mmadụ ga-eru eru ịhọpụta nhọpụta onyeisiala ma ọ bụrụ na ọ gụrụ akwụkwọ ruo na mahadum ma ọ dịkarịa ala ma nweta akara ugo mmụta  na ngalaba mmụta ọ họọrọ. Tinyekwara “na ọ agafebeghị afọ iri isii (60) n’oge ọ na-azọ ọkwa Gọvanọ.

E mere nke  a ka ndị ntorobịa na ndị nwere nkwarụ sonye na nhọpụta ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

 

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *