Nwa amaala Amerika ejidere na Afghanistan George Glezmann ka ndị Taliban Afghanistan na Tọzdee tọhapụrụ
Nwoke a onye ejidere na 2022 mgbe ọ na-eleta Kabul dị ka onye njem, hapụrụ Afghanistan n’ụgbọelu Qatari na mgbede Tọzdee gawa Qatar.
Na Tọzdee Onye ode akwukwo nke US Marco Rubio nyere nkwupụta a.
Mkparịta ụka kachasị elu di n’etiti US na Taliban kemgbe Onye isi ala Donald Trump malitere ọchịchị na Jenụwarị.
N’oge nzukọ a, a na-enwe mkparịta ụka banyere mmekọrịta mba abụọ.
Leave a Reply