Nnukwu enyemaka ka ụmụ nwanyị na-enye maka mmepe obodo:Nwunye onye isi ala Naijiria.
Timoty Choji dere ya na bekee.
Nnukwu enyemaka ka ụmụ nwanyị na-enye maka mmepe obodo:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu.
Na nkwalite uto na ọganihu obodo O kwusiri ike na ụmụ nwanyị ekerewo òkè dị mkpa na ngalaba dị iche iche maka nke a, .
O kwusiri ike mkpa ọ dị inye ụmụ nwanyị ike na ịga n’ihu na-akwado itinye aka ha n’ịkpụzi na idozi ọdịnihu obodo.
Nwunye onyeisiala gara n’iru gwara ụmụnwaanyị ka ha ghara ịla azụ na mbọ a ha na-agba iji .
O kwukwara na ya nwere nnukwu ncheckwube maka ụmụnwaanyị.
Leave a Reply