Take a fresh look at your lifestyle.

Ka aghara ịpụ ma ọ bụ bata:Syria amala iwu a.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 64

Ka aghara ịpụ ma ọ bụ bata :Syria amala iwu a n’obodo ọdụ ụgbọ mmiri dị n’ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Latakia na ọdụ ụgbọ mmiri nke Tartous.

 

Ulọ ọrụ mgbasa ozi steeti kwuru nke na ọgụ kpụ ọkụ n’ọnụ dara n’etiti ndị agha jikọtara onye ndu Syria chụpụrụ Bashar al-Assad na ndị agha gọọmentị,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *